Gaa na ọdịnaya

Akpaàlàokwū

Sitere na Wiktionary

Akpaàlàokwū

Nkọwa

[dezie]

Akpaàlàokwū bụ nkebiokwu nke nwere nghọta pụrụ iche.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Obinna na-etinye ọtụtụ akpaàlàokwū n'okwu ya.
  2. E jiri m akpaàlàokwū gwa Chukwuma okwu mana ọ ghọtaghi ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

idiom