àkpà
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì Akpa)
Akpa
Nkọwa
[dezie]- Akpa bụ ihe eji ebu ihe nke enwere ike iji akpụkpọ anụ, rọba,akwa maọbụ akwụkwọ mee.
- A na-eji ya ebu ihe di iche iche.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Akpa E nwere udi akpa di iche iche. Akpa Akwụkwọ,Akpa eji eje Ahia,Akpa eji eme Njem.w.d.g.
- Akpa ọcha ahụ buru ibu.
- E nwere m Akpa
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]English
[dezie]German
[dezie]French
[dezie]
Italian
[dezie]