Akpịrị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Akpịrị bụ oghere nke sitere na ọnụ mmadụ, nke na-arụ ọrụ dị ka ụzọ ikuku sị abanye na ngụgụ nakwa nri, mmiri na ihe ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Akpịrị na akpọm nkụ biko nyem mmiri kam ṅụọ.
- Akpịrị na-akpọ m nkụ.
- Akpịrịya na-afụ ụfụ.
- Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- nkọlọ→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- nkolo → Imo(Owerri)
- ekpịrị→ Enugu(Nsukka)
- ekpiri→ Abia(Abrịba)
- nkọlọ→ Ebonyi(Afikpo)
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Throat