aka
O sị Wiktionary
Jump to navigation
Jump to search
Aka
- Aka bụ akụkụ ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ
- Eji ya arụ ọrụ ma werekwa ya na-eri nri.
aka
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
- Aka mụ di ọcha.
- Eji mụ Aka mụ eri nri
- Nne mụ ji aka asa Ákwā
Aka
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Hand
Hand