Gaa na ọdịnaya

Akụrụngwa eke

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

bụ ihe sitere n’aka Chukwu (nature), nke mmadụ na-eji mee ndụ mma, wuo ụlọ, kụziere ihe, ma ọ bụ mepụta ego. A naghị emepụta ha n’ọrụ mmadụ, ha dịrị n’ala, n’ime mmiri, ma ọ bụ n’ime ikuku.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Mmanụ sitere n’ala bụ otu n’ime akụrụngwa eke Nigeria ji akụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Natural resource