Gaa na ọdịnaya

Akunneya

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Akụnnịa)

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha pụtara akụ si na nna. ma ọ bụ akụ̀ nke nna anyị chịkọbara

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  • Nna anyị nwetara akụ na ụba dị ukwuu mgbe ọ bi na Onisha.
  • Aha nwanne ya nwoke bụ Akụnneye

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Her father's wealth