Akụkọ
Ọdịdị
Akụkọ
Nkọwa
[dezie]Akụkọ bụ ihe a na-agwa ma ọ bụ a na-ede iji mee ka mmadụ mụta ihe, nwee ọchị, ma ọ bụ nwee nghọta banyere ihe gara aga, ihe na-eme ugbu a, ma ọ bụ ọbụna ihe nwere ike ime n'ọdịnihu. Akụkọ nwekwara ike ịbụ akụkọ ifo, akụkọ ndụ, akụkọ akụkọ.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Akụkọ a nwere ihe mmụta dị ukwuu.
- Ị nụrụla aukọ gị adịghị mma.
Mkpọpụta
[dezie]
Ntughari n'asusu ozo
[dezie]Olumba
[dezie]- Akụkọ→Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- akịkọ→Imo(Owerri)
- akụkọ→Enugu (Nsukka)
- aukọ→Abia (Abirịba)
- ububo→Ebonyi (Afikpo)