Akụ̀naụbà obodò
Ọdịdị
Akụ̀naụbà obodò
Nkọwa
[dezie]ọ bụ ihe ndị obodo nwere nke na-enyere aka n’ịkwalite ndụ na mmepe obodo.
Nkejiasụsụ
[dezie]okwu jikọtara ọnụ
Ọmụma atụ
[dezie]Ala – a na-eji ya akọ ihe ma wuo ụlọ.
Mmiri – a na-eji ya aṅụ, akụ azụ ma na-emepụta ihe.
Ọhịa – na-enye osisi, mkpụrụ osisi na ihe ndị ọzọ.
Mmanụ ala – bụ nnukwu akụ̀ na ụba Nigeria.
Coal (kol) – bụkwa ihe ndị e nwere ike iji nweta ume.
Ndị mmadụ – nka, ọrụ na ihe ọmụma ha bụ akụ̀ dị mkpa.
Ọla dị iche iche – dịka ọlaedo, limestone na tin.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Local economy