Gaa na ọdịnaya

Akịlu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Akilu mkpụrụ osi nke eji a nọchi anya ọjị Mgbe ụfọdụ n'ala Igbo. Ọ bụkwa nke a na- eji arụ ụfọdụ ọgwụga.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Agbịlụ (Imo)
  • ugoro(Anambra - Nnewi)
  • akụrụma (Imo - Owerri)
  • Akịili(Enugu)
  • Akarailu(Abịa -Abịrịba)
  • akarilu(Ebonyi -Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Bitter kola