Gaa na ọdịnaya

Akàrangwaahia

Sitere na Wiktionary

Akàrangwaahia

Nkọwa

[dezie]

Okwu, akara, ma ọ bụ nkejiokwu ejiri mata otu ngwaahịa ma ọ bụ ụlọ ọrụ nke e ji egosiputa ndiiche di n'etiti ya na ngwaahịa ma ọ bụ ụlọ ọrụ ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ndi uweojii jidere Izuchukwu n'ihi na ụlọ ọrụ ya na-emeputa ngwaahịa na-enweghi akàrangwaahia.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

trademark