Gaa na ọdịnaya

Ajụọazãã

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ obere nwalee a na enyekarị ụmụ akwụkwọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Enyere ụmụ akwụkwọ ahụ ajụọazaa tata.

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Vivian Amalachukwu-Ajụọazãã

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

French

[dezie]

Questionnaire

Bekee

[dezie]

Quiz