ahia
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Ahia)
ahịa
Nkọwa
[dezie]- 'Ahia bụ ebe a na-ere ma na-azụta ihe ndi di iche-iche.
Ụfọdụ 'ahia nwere ụbọchi ha ji azụ ahia.

Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Orie Abọ bụ aha 'ahia na-azụ n'ụbọchi orie
- A na-ere nri nakwa ihe ndi ọzọ di iche-iche n' 'ahia
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Afia
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]market [[category:]]