Gaa na ọdịnaya

Ahapụla akara ọ bụla

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ahapụla akara ọ bụla pụtara mmadụ i soro ụkpụrụ nduzi ụfọdụ mgbe ọ nọ n'èzí ma ọ bụ ibelata mmetụta ya na gburugburu ya, ka ọ dị ka a ga-asị na ọ dịtụbeghị mgbe ọ nọ ebe ahụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ahapụla akara ọ bụla mgbe ị gara njem nlegharị anya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Arapụla akara ọ bụla

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

leave no trace