Gaa na ọdịnaya

Ahịa asọmpi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ahịa nke ọ nweghị otu ụlọ ọrụ nwere ike imetụta ọnụ ahịa ezi ma ọ bụ ọrụ n'ihi ụdị asọmpi nke ụlọ ọrụ ndị ọzọ nọ n'ahịa ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

enweghị ọtụtụ asọmpi ahịa na nke a bụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Competitive market