Gaa na ọdịnaya

Agwa ogbenye ihe eji ab’ogaranya, osi ka ya buru ogbenye ya bu.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọtụtụ ndị na-achọ ịba ọgaranya ma ha adịghị njikere ịkwụ ụgwọ ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]