Gaa na ọdịnaya

Agwa ka mma ma eke tua

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ihe ilu Igbo a na-akọwa bu na ezigbo omume na àgwà ọma ka mmadụ kwesịrị ibute ụzọ karịa ịma mma ma ọ bụ ihe mmadụ nwere n’ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]


Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ones character is more valuable than physical beauty or body decoration.