Agwọ emeghị ihe o ji bụrụ agwọ, ụmụaka ewere ya hie nkụ.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ilu pụtara ọtụtụ ihe ndị omimi na ekwu maka mmadụ ikwu okwu n'ezoghị ọnụ na-ekweghị ka ndị mmadụ leda gị anya n'ala maka na a na-ele gị anya dị ka onye na-abaghị uru, a ga-ewerekwa gị dị ka onye na-abaghị uru
Myiri n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]A dog that is too humble will eat the dirt