Gaa na ọdịnaya

Agu majua akara ya na eghu alaru n'otu ulo

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Onye ajọ omume ma ọ bụ onye isi ike nwere ike ịgbanwe echiche ya ma soro ndị ọzọ rụọ ọrụ ọnụ.

Mkpọpųta

[dezie]

Agu majua akara ya na eghu alaru n'otu ulo.

Myiri N'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

If a wicked man changes his idea he will be in co-operation.