Agha Ụwa nke Abụọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Agha Ụwa nke Abụọ, ọgụ kasị ukwuu na nke kasị gbuo mmadụ. Ihe kpatara ọgụ áhù bụ esemokwu dị n'etiti ndị otu a na-akpọ 'Allies' na 'Axis Power'. N''akụkọe eme nke mmadụ, metụtara ihe karịrị mba iri ise, a lụkwara ya n'elu ala, oké osimiri na ikuku ma fọrọ nke nta ka ọ bụrụ akụkụ nile nke ụwa. A makwaara ya dị ka Agha Ụwa nke Abụọ, ọ bụ n'akụkụ ụfọdụ n'ihi nsogbu akụ̀ na ụba nke oké ịda mbà n'obi na esemokwu ndọrọ ndọrọ ọchịchị a na-edozibeghị mgbe Agha Ụwa Mbụ biri.
Agha ahụ malitere mgbe ndị Nazi Germany wakporo mba Poland na afọ 1939 ma wakpoo ụwa dum ruo 1945, Agha ahu kwusiri mgbe mba Japan nyefere onwe ya n'aka mba United States.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]Nna m so na ndi agha mba Ụwa mgbe aruru agha ụwa nke abụọ.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ọgụ ụwa nile nke abụọ