agha
Ọdịdị
(Ebugharịrị site na Agha)
aghaAgha bụ nsogbu maọbụ ihe ọbụla yiri nsogbu sitere na ọgụ, ekworo na nghọtahie.o bu kwa ajoo akwa na ebute ya bu agha
Nkọwa
[dezie]Agha bụ nsogbu maọbụ ihe ọbụla yiri nsogbu sitere na ọgụ, ekworo na nghọtahie.

Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Agha akara aka adịghị eri ngwọrọ. (Nnewi, Awka, Onitsha)
- Ọ gara n'ihu agha. (Owerri)
- Ha nwụrụ n'eya. (Nsukka)
- Ha nọ n'egha. (Abrịba)
- Aga abụghị ezi ihe. (Afikpo)
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- ọgụ
- agha→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- agha→ Imo(Owerri)
- aya→ Enugu(Nsukka)
- egha→ Abia(Abrịba)
- aga → Ebonyi(Afikpo)