agbamakwụkwọ
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì Agbamakwụkwọ)
Agbamakwụkwọ
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ emume aṅụri nwoke na nwaanyị tozuru etozu ịlụ di na nwunye dika iwu ndị ụka si kwuo ji ebi dika di na nwunye.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Agbamakwụkwọ Ngozi na Emeka bụ n'izụ Ụka ọzọ.
- O kwesiri ka ịdịrị njikere maka agbamakwụkwọ ụmụ gi.
- Anyị ga-aga agbamakwụkwọ Ugochukwu na Nneka Echi
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Abọ nke dị n'Udi LGA.