Gaa na ọdịnaya

Agbakwuruibe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara mmadụ ịgbagara ụmụnna ya ọsọ enyemaka n'oge mkpa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Agbakwuruibe bụ aha Eze ọdịnala anyị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

A run to kings men