Gaa na ọdịnaya

Agbaghị mbọ bụ erighi nri

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu ilu Igbo na-akọwa ka mmadụ rụsie ọrụ ike, iji nweta ụgwọ ọrụ dị na ya, nke ka nke, ihe ọ ga-eri

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  1. No work, no food
  2. If one doesn't make an effort,one doesn't eat