Gaa na ọdịnaya

Agbọghọ

Sitere na Wiktionary

Agbọghọ


(Venice)_Teodoro_Matteini_-_Portrait_of_a_young_lady_with_a_sheet_of_music_-_gallerie_Accademia

Nkọwa

[dezie]
  1. Agbọghọ
bụ nwanyị dị afọ ntorobịa, nke na-adịghị ka nwa agbọghọ ma ọ bụ nwanyị toro eto.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Agbọghọ ahụ na-agụ akwụkwọ nke ọma.
  2. Ndị agbọghọ na-agba egwu n’ụlọ akwụkwọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Lady""


Olu mba

[dezie]
  1. Nwata nwanyị

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=lady