Gaa na ọdịnaya

Agbịsị gbaa otule, ọ mụrụ akọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu pụtara ihe ọbụla mee mmadụ maọbu ihe ọma maọbu nkè ọjọọ, onye hụ a mara ihe/nwee uche

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Experience is the best teacher