Nke a bụ okwu Igbo juputara n'amamihe nke na akọwa na ihe mmadụ mara anya ya bụ ihe maragoro ahụ, agaghị abịa akụzibekwa ya ozo