Gaa na ọdịnaya

Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụ biara n'afo nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Erichala ihe niile inwere taa, cheta na echi dị.

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

If an old woman harvests ọkazị and break its roots, the hunger that came initially will come again.