Gaa na ọdịnaya

Afụfụ ọnụ

Sitere na Wiktionary

Afụfụ ọnụ


Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ ajị n'adị mmadụ na agba mtụmadụ ụmụ nwoke.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Nna m nwere afụfụ ọnụ.
  • Eji agba nwoke ahụ toro ogologo.
  • Nwanne nwoke nwere eji egba obere.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]
  • Afụ ọnụ- Anambra (Nnewi, Awka na Onitsha)
  • Afụfụ ọnụ- Imo (Owerri)
  • Afụfụ ọnụ- Enugu (Nsukka)
  • Eji egba - Abia(Abiriba)
  • Ejị agba - Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Beard