Gaa na ọdịnaya

Adimiche

Sitere na Wiktionary

Adimiche

Nkowa

[dezie]

Okwu n'egosiputa ihe di iche nyere mmadù,anúmanù maóbù ihe

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]
  • Ozióma pùrù iche n'ime ùmù nne ya
  • Agwa Adaku pùrù iche n'ezinaulo ha
  • Oji Chizoba pùrù iche n'ebe ndi enyi ya nóó