Gaa na ọdịnaya

Adaugo

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Adaụgo bụ aha ana akpọ nwa nwanyị na ala igbo nke pụtara nwa mara mma

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha Mmadu

Ọmụmatụ

[dezie]

Adaugo bu nwa igwe obodo anyi

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Daughter of an eagle