Adaobi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha kọwara ada eze
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Adaobi kwuru ọkwu na mmemmé ịri ji.
- Adaobi bụ ada eze anyị.
- Adaobi na-akwanyere ndị okenye ùgwù.
- Adaobi bụ nwa agbọghọ nwere ezi agwa.
- Aha nwane nnem bu Adaeze
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]The daughter of a king