Gaa na ọdịnaya

Adamma

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Adanna bụ aha igbo ana enye nwa nwanyị mara mma nke ukwuu ma nwekwa ezi agwa

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatuu

[dezie]
  • Adamma bụ ezi enyi m nwanyị.
  • Adamma toro ogologo.
  • Adamma nwere ụmụnne atọ.
  • Adamma bu onye Anambra steeti
  • Adamma nwere ezigbo agwa

Olumba

[dezie]

Agbọmma

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Epitome of beauty beauty

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Daughter of beauty