Gaa na ọdịnaya

Adadịọramma

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Adadioramma bụ aha Igbo nke a na-akọwa dịka:

nwanyị mbụ Ma ọ bụ ada Nke na-amasị ndị oha nille


Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Aha m bụ Adadiorama

Olumba

[dezie]

Adadiohamma n'akụkụ Anambra na Enugu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

The daughter pleasant to all Aha mmadụ