Gaa na ọdịnaya

Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ Ilu igbo pụtara na ihe ọma anaghị abịa ngwa ngwa, ya bụ mmadụ ga-agbasi mbọ ike iru ebe dị elu ma nweta ihe ọma.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Great things never come from comfort zone