Gaa na ọdịnaya

Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ dịghị onye na-ajụ ajụjụ mgbe ihe na-aga nke ọma. Anyị na-ajụ ajụjụ nanị mgbe ihe na-agazighị agazi.

Nkeji asụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Nobody goes to a prophet to find out why they’re doing well in life.