A tuoro omara, o mara, a tuoro ofeke,o fenye ishi n'ohia.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ilu a n'akọwa na onye nwere ọgụgụ isi ma ọ bụ amamihe, mgbe a gwara ya ihe ma ọ bụ kụziere ya, ọ na-aghọta ma gbanwee omume ya. Ma onye nzuzu mgbe a gwara ya ihe, ọ naghị ewere ya—ọ na-agbapụ ma ọ bụ jụ ịnụ.
Nkeji asụsụ
[dezie]Ilu
Mkpọpụta
[dezie]
Myiri n'asụsụ ọzọ
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ
[dezie]Bekee
[dezie]If you tell a wise one, he understands; tell a dunce, he runs into the bush.