A tuọrọ ọmara, ọ mara, ma a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ilu igbo na-akọwa na onye maara ihe a naghị achọ ka e kwuoro ya ọtụtụ okwu tupu ọ mara ihe o kwesịrị ime, mana onye nzuzu bụ ekwukata agba awaa, ọ gakwaghị ama ihe.
Mkpọpụta
[dezie]
Myiri n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]A wise and smart person will only need little corrections, but a foolish person cannot quickly grab signals