A tụa ilu nkịrịka nkata, onye tara arụ amara.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]mgbe e kwuru okwu n'ụzọ zoro ezo banyere ihe ma ọ bụ ọnọdụ mmadụ, onye ahụ a na-ekwu maka ya ga-aghọta ozigbo na ọ bụ ya ka a na-ekwu okwu banyere ya.
Mkpọpųta
[dezie]Myiri N'asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]When a word is used indirectly to address someone’s fault, weakness, or situation, the person it refers to will immediately recognize themselves and feel ashamed or uncomfortable.