Gaa na ọdịnaya

A naghị eti nwata ihe mbọchị ọkwafuru mmanụ, ọ bụ ụbọchị ọ kwafuru ogiri

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na anachaghị ata mmadụ ụta mgbe o mere ihe ọjọọ na mbụ kama ọ bụ na nke abụọ ka a na-echete ihe o mere na mbụ.

Mkpọpųta

[dezie]

Myiri N'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

The first mistake does not always recieve punishment, but the second mistake pays.