Gaa na ọdịnaya

A naghị eji abalị arọ anya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ilu igbo amamihe jupụtara n'ime ya na akọwa a ga na-eme ihe mgbe ọ jị kwesị ekwesị

Nyiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

May hay while the sun shines