Ilu Igbo pụtara amamihe nkea ukwu na egosipụta ịdị n'otu bụ ọganihu, e jị ilu a kọwaa a na-edozi nsogbu ka mma mgbe a na-ekekọrịta n'etiti mmadụ karịa na-ata ahụhụ na nkịtị maọbu nzuzo
A problem shared is a problem solved