Gaa na ọdịnaya

A naghị agwa ọ tara ọkpa odudu ňụọ mmịrị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Amamihe jupụtara n'ime Ilu na kọwaa onye were aka ya meta ihe nsogbu,isi ya ka ọ ga-eji buru nsogbu ahụ.

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • As you make your bed, so you must lie in it
  • Actions have consequences