Gaa na ọdịnaya

A na-esi n'ụlọ mara mma pụwa na ama

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu Igbo pụtara àgwà ọma ma ọ bụ nke ọjọọ na-amalite n'ezinụlọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

A na-esi n'ụlọ mara mma pụọ ezi (Anambra Steeti)

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

charity begins at home