Gaa na ọdịnaya

A na-agwa ntị ma ntị anụghị, e gburu isi ntị esoro ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ịlụ Igbo pụtara na Ọ bụrụ na anyị adịghị aṅa ntị na ndụmọdụ dị mma , anyị nwere ike ịdaba na nsogbu.

Mkpoputa

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

If we don’t take notice of good advice we shall likely fall into trouble