Gaa na ọdịnaya

A dịghị asị onye mara ihe pụta n' anwụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

a naghị agwa onye maara ihe (ma ọ bụ okenye) ihe ọ ga-eme.

Mkpọpųta

[dezie]

Myiri N'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

A wise or experienced person does not need to be told what to do in obvious situations.