Jump to content

aṅụ

O sị Wiktionary
(Dupụ̀rụ̀ sì Aṅụ)

Nkọwa

[dezie]
  1. Aṅụ bụ okwu na-akọwa ọnọdụ iri ihe di mmiri mmiri.
  2. A na-eji ya akọwakwa ihe ọbụla a na-eri eri di mmiri.


Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Aṅụ bụ irachapụ ihe di mmiri mmiri.
  2. Iṅụ mmiriAkamụ,Mmanya,tii bekee,wedirigaba.
  3. A ṅụrụm mmiriAṅụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Aṅụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

drinking