ụlọakwụkwọ ndị nọọsụ
Ọdịdị
ụlọakwụkwọ ndị nọọsụ
nkọwa
[dezie]nke a bụ ụlọ akwụkwọ ebe a na-enye ndị nọọsụ ọzuzụ pụrụ iche banyere otu ha ga-esi na-arụ ọrụ ha.
nkejiasụsụ
[dezie]nkọwaaha
ọmụmaatụ
[dezie]e nwere ụlọakwụkwọ ndị nọọsụ na Enugwu steti
mkpọpụta
[dezie]