Gaa na ọdịnaya

ụlọakwụkwọ maka ụgbọelu

Sitere na Wiktionary

ụlọakwụkwọ maka ụgbọelu

nkọwa

[dezie]

nke a bụ ụlọ akwụkwọ ebe a na-enye ọzuzụ pụrụ iche banyere ihe niile gbasara ụgboelu, ka esi anya ya, edozi ya, egbochi nsogbu nakwa ihe ndịọzọ dị iche iche.


nkejiasụsụ

[dezie]

nkọwaaha

ọmụmaatụ

[dezie]

ụlọakwụkwọ ụgbọelu nke dị na Jos buru ibu

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

[aviation school]