Jump to content

ụlọ mkpọrọ

O sị Wiktionary

ụlọ mkpọrọ

Nkọwa

[dezie]
  1. Ebe a na-edebendi mebiri iwu ọbọdọ site izu ohi, igbu mmadu, igba aka ebe ụgha, w.d.g
  2. Ebe a na-edebe ndi ọbọdọ na-enyo enyo gbasara otu he si akpa agwa
ulo mkporo
ulo mkporo

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

omumaatu

[dezie]

ụlọ mkpọrọ nke di n'Enugu nwere nnukwu nsogbu n'ọnwa gara aga

Mkpọputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

prison