Gaa na ọdịnaya

ụlọ akụ

Sitere na Wiktionary

Ụlọ akụ

Nkọwa

[dezie]
  1. Ụlo akụ bụ ụlọ ọrụ ebe ndi mmadụ na edosa ego ma ọbụ ebiri ego.
  2. Ọ bụ kwa ebe ndi mmadụ na edose ihe ọbụla bara ụrụ.
  3. Ụfọdụ ihe ndi a na edose na Ụlo akụ bụ asambodo, Ọla edo, na ego


Ụlo akụ Zenith

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Edosara mụ ego na ulo akụ. Mama Nkech bịtara ego o jiri gbaa nkwu nwa ya n'ulo akụ.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Bank